Ị chọro ima afọ ole ị ga-adị n'ụwa?

Mgbe e biputara ya

Ka a na-ekwu na ndị nọ n'ụwa ugbua na-anọ ndụ karịa ndị gboo, jiri ihe njirimara a ka ị mara afọ ole ị ga-ebiru.

Na nkezi afọ ole a na-atụanya mmadụ ga-adị ndụ site n'ọmụmụ bụ 72 - ya bụ 70 nke nwoke na 75 nke nwaanyị. Mana, nke a na-agbanwe kwa ka ndụ na-aga. Iji maatụ, onye dị afọ 69 ga-atụ anya ibikwa afọ 17 ọzọ.

Akara ntụ-ntụ

Akụkọ ọzọ ga-amasị gị:

Akara ntụ-ntụ
Gafee Vidio ma gaa n’ihu

Vidio

  • Ihe mere e ji gbachie ụlọụka Catholic na Benue state
  • Ayodele Taiwo
  • Etu ụmụnwaanyị Uburu si emepụta nnu site na Mmiri Mmahi
  • Simon Ekpa ụlọikpe mba Finland tụrụ nga maka ebubo iyi ọha egwu na ịkpọ oku ọgbaaghara n'ọwụwa anyanwụ Nigeria.
  • Kedụ etu ị ga-esi mara mmanya ọkụ adigboroja?
  • Ebumnobi m bụ igosipụta omenala ndị Africa na mba ọzọ - Aura King
  • Ihe i kwesịrị ịma gbasara ‘localized nodule’ e wepụrụ na ngụgụ Pope
  • Ọ bụghị eziokwu na ndị uweojii nwụchiri m n'Abuja - Rochas Okorocha
  • Foto David Umahi
  • Ndị ọrụ nchekwa na mba Kenya
  • Foto Pastor Kingsley Okonkwo bụ onyeisi ụlọụka David's Christian Centre dị na Lagos state
  • Ọ bụ eziokwu na ụlọikpe nyere iwu ka a nwụchie Rochas Okorocha?
  • Director Pink na-eme ihe nkiri egwu na Nigeria
  • Xenophobia: A gbaala ọtụtụ ụgbọala na ụlọahịa ọkụ na South Africa
  • Foto Mo Abudu oge ya na BBC nwere mkparịtaụka
  • Onye nne ya nwụrụ n'ihe ọdachi ahụ
  • Foto si na vidio adigboroja ahụ
  • Ebe ụgbọelu ndịagha Nigeria kpọkasịrị n'Ondo State
  • Mmadụ 25 nwụrụ oge ụgbọelu Nigerian Air Force kpọkara n'Ondo Steeti
  • Peter Obi ji aha NDC azọ ọkwa Onyeisiala Nigeria

Akụkọ akachasị gụọ