PPRO Imo Police Command: Anyị na-ele anya na ọ bụ ọgwụ ike gburu ha

Aha onyonyo, PPRO Imo Police Command: Anyị na-ele anya na ọ bụ ọgwụ ike gburu ha
Mgbe e biputara ya

Nkọwa Ọrlando Ikeokwu ọnụ na-ekwuru ndị uweojii Imo kọwara maka ụmụakwụkwọ mahadum nwụrụ n'ike na nso nso a.