Computer village: E nweghị ihe iyaloja ga-emere anyị n'ahia anyị

Aha onyonyo, Computer village: E nweghị ihe iyaloja ga-emere anyị n'ahia anyị
Mgbe e biputara ya

Ndị na-ere ahịa na Computer village ekwuola na o nweghị uru iyaloja ga-abara ha na ahia ahụ ma na-akpọ gọọmenti ka ha kwụsị atụmaatụ a.