Ndị ụka taa dịka otu Barcelona - Fr. Mbaka

Aha onyonyo, Ndị ụka taa dịka otu Barcelona - Fr. Mbaka
Mgbe e biputara ya

Father Mbaka agwala ndị ụka ha ghara ịnọzị chakoo dịka Barca ganye na Liverpool edula ha mmuọ.

O kwuru na asọmpi bọọlụ ahụ kwesịrị ikuzịrị ndị otu kristi ka ha wepu mpako na ndụ ha.

•Ọchịchi Buhari dị mma- Mbaka

Mbaka kwuru na nke a gosiri ihe akwụkwọ nsọ kwuru na nganga buru ụzọ, ọdịda esoro ya n'azụ,

Nke a bịara n'ekpere ụbọchị Wenezde ọbụla ya bụ "I no dey again" na obi Adoration Umuchigbo, Iji Nike Enugwu.