Justice for Uwa: Emeela ngagharị iwe maka ogbugbu Uwavera n'Edo steeti.
Mgbe e biputara ya
Ndị mmadụ apụtala mee ngagharị iwe maka ogbugbu na mwakpo Vera Uwaila Omosuwa.
Otu onye gwara ndị ntaakụkọ na ọ bụ mgbe niile ka na anụ akụkọ maka mwakpo ụmụnwaanyị kama enweghị ihe a na-eme ndị ejidere.
Onye a gara n'ihu na-ajụ "Uwa ọ na-enweta ikpe ziri ezi ka ndị a ha a ga-ala n'efu".