'Gọọmentị hapụ anyị ka anyị lee ule Waec' - Nwata Akwụkwọ Naịjirịa

Aha onyonyo, Ụmụakwụkwọ chọrọ ga-ebido agụmakwụkwọ
Mgbe e biputara ya

Dịka gọọmentị kagburu ka ụmụ akwụkwọ 'Unity School' soro lee ule Waec, ụmụakwụkwọ ndị SS3 ekwuputala etu o si dị na n'obi.