Commonwealth Games: Ese Brume, Amusan, Chukwuma, Ofili, Nwokocha na ndị ọzọ chakere n'asompi Birmingham 2022

Ihu ndị ritere NAijiria gold 12 n'asompi Commonwealth Games afọ 2022
Mgbe e biputara ya

N'agbanyeghị ka ụbọchị si kwuru na Naijiria, ụmụafọ Naijiria chakere ka kpakpando n'asompi mba ndị nọ n'otu Commonwealth nke afọ a kpọrọ Birmingham 2022.

Naijiria ritere ọlaedo 12, n'ime ọla ir35 ha nwetara n'asompi ahụ malitere n'abalị Julai 28 ma kwụsị taa bụ abalị asa8,2022.

Lee ụfọdụ n'ime ha:

Chukwuma,Amusan,Nwokocha na Ofili

1. Ese Brume

Ese Brume

Ese Brume eritere Naijiria ọlaedo nke mere ya ọlaedo nke 12 Naijiria na-erite n'asọmpị Commonwealth Games nke ga-akpụrụ ọnụ taa bụ abalị asatọ nke ọnwa Ọgụst afọ 2022.

Mmeri ahụ nke bịara Ụbọchịụka pụrụ iche n'ihi na Brume mere ihe mmnwaanyị emebeghị n'asompi ịkwụ ụgba nke ụmụnwaanyị si mba nọ na otu 'Commonwealth'.

Nwaadaa a mụrụ ya n’Ughelli, Delta steeti n’afọ 1996, chawapụtara na Naijiria n’afọ 2012 n’asompi Nigeria Athletics Championship ebeb ọgbara onye nke isii.

Brume si n’ezinaụlọ ndị na-eke ike n’asompi dịka nwanne ya nwoke nke obere bụ Godson Okeoghene Brume nọrọ n’afọ 2021 mee n’ime mmadụ emebeghị n’asọmpi ọsọ n’Afrika dịka o meriri n’ọsọ 100 mita nke ndị erubeghị afọ 18.

Skip X post, 1
Hapụ X ihe dị na ya?

Edemede a nwere ihe ndị si na X. Anyị na-achọ ka i nye anyị ikike tupu e tinye ihe ọbụla, dịka akụrụngwa cookies na tekịnụzụ ndị ọzọ nwereike ịdị na ya. I nwereike ịgụ X iwu cookie na iwu nzuzo tupu ị nabata ya. Iji kirie ihe nọ n'ime ya, họrọ 'nabata na gaa n'ihu'.

Warning: BBC amaghị maka ihe ndị si n'ọbaozi ndị ọzọ.

End of X post, 1

2. Tobi Amusan

Tobi Amusan

Tobi Amusan bụ onye gbaara Naijiria ụzọ ọlaedo n'asompi 'Commonwealth malitere na Birmingham dị na mba Briten n'abalị 28 nke ọnwa Julai.

Amusan ritela ọlaedo n’asọmpi Commonwealth Games dịka o mekwara ọzọ ihe mmadụ emebeghị n’asọmpi 'Commonwealth Games' site na inweta mmeri n’ọsọ mgbochi (hurdle ) 100 mita nke ụmụnwaanyị na tikọmkọm iri na abụọ na ọkara (12.30secs).

3. Favour Ofili

Favour Ofili so n'ụmụnwaanyị anọ riterela Naijiria ọlaedo n'ọsọ 'relay race'.

Ụmụnwaanyị Naijiria anọ a; Rosemary Chukwuma, Tobi Amusan, Favour Ofili, na Grace Nwokocha riteere olaedo n'ọsọ mgbochị 100 mita nke mmadụ anọ!

Ụmụada a mere ihe mmadụ e mebeghị n'Afrịka dịka ha nwetara mmeri a na tịkọmtịkọm 42 na ụma (42.10secs).

Akụkọ Ofili na-atụ n'anya n'ihi na oge ọ batara mba Briten maka asompi 'Commonwealth Games, a chọpụtara covid-19 n'ahụ ya.

Mana ọ gbakere were nwee ike sonye n'asompi ahụ o ritere mmeri.

Favour Ofili na-agbara mahadum Louisa University ọsọ.

Mary Ofili
Skip X post, 2
Hapụ X ihe dị na ya?

Edemede a nwere ihe ndị si na X. Anyị na-achọ ka i nye anyị ikike tupu e tinye ihe ọbụla, dịka akụrụngwa cookies na tekịnụzụ ndị ọzọ nwereike ịdị na ya. I nwereike ịgụ X iwu cookie na iwu nzuzo tupu ị nabata ya. Iji kirie ihe nọ n'ime ya, họrọ 'nabata na gaa n'ihu'.

Warning: BBC amaghị maka ihe ndị si n'ọbaozi ndị ọzọ.

End of X post, 2

Skip X post, 3

End of X post, 3

4. Rosemary Chukwuma

Rosemary Chukwuma

Rosemary Chukwuma bụ ọgbaọsọ Naijiria so mụkee n'asọmpi 2022.

Ọ bụghị taa ka Chukwuma malitere ikpokọ ọla n'asompi.

N'afọ 2018, Chukwuma ritere ọlaedo n/'ọsọ 100 mịta na"Summer Youth Olympics" na tịkọmtịkọm 11.17.

5. Folashade Lawal Rafiatu

Skip X post, 4
Hapụ X ihe dị na ya?

Edemede a nwere ihe ndị si na X. Anyị na-achọ ka i nye anyị ikike tupu e tinye ihe ọbụla, dịka akụrụngwa cookies na tekịnụzụ ndị ọzọ nwereike ịdị na ya. I nwereike ịgụ X iwu cookie na iwu nzuzo tupu ị nabata ya. Iji kirie ihe nọ n'ime ya, họrọ 'nabata na gaa n'ihu'.

Warning: BBC amaghị maka ihe ndị si n'ọbaozi ndị ọzọ.

End of X post, 4

Folashade Lawal Rafiatu riteere Naijiria ọlaedo n' asompi n'ibu igwe egwuregwu 'Commonwealth Games'.

Rafiatu chapụtara n'ibu igwe dara 206KG n'arọ.

O mere ihe mmadụ emebeghị n'ibuli igwe dị 59kg 90kg, 116kg na 206kg nke ụmụnwaanyị na-atụghị mpe n'asọmpi ahụ.

Ọ sịrị, "Nne na nna m jibu m eme ọnụ. Nke a ga-eme ka obi kwuo ha ụtọ."

"Ọlaedo nke 'Commonwealth' a tọọrọ m iche n'ihi na atụghị anya ya. Mana Chukwu mere m ya."

Lawal nwetaburu mmeri n'Afrịka dịka o meriri na asompi 'African Games' nke afọ 2019 nakwa 'African Weightlifting Championships' nke 2021.

Skip X post, 5
Hapụ X ihe dị na ya?

Edemede a nwere ihe ndị si na X. Anyị na-achọ ka i nye anyị ikike tupu e tinye ihe ọbụla, dịka akụrụngwa cookies na tekịnụzụ ndị ọzọ nwereike ịdị na ya. I nwereike ịgụ X iwu cookie na iwu nzuzo tupu ị nabata ya. Iji kirie ihe nọ n'ime ya, họrọ 'nabata na gaa n'ihu'.

Warning: BBC amaghị maka ihe ndị si n'ọbaozi ndị ọzọ.

End of X post, 5

7. Nzubechi Grace Nwokocha

Skip X post, 6
Hapụ X ihe dị na ya?

Edemede a nwere ihe ndị si na X. Anyị na-achọ ka i nye anyị ikike tupu e tinye ihe ọbụla, dịka akụrụngwa cookies na tekịnụzụ ndị ọzọ nwereike ịdị na ya. I nwereike ịgụ X iwu cookie na iwu nzuzo tupu ị nabata ya. Iji kirie ihe nọ n'ime ya, họrọ 'nabata na gaa n'ihu'.

Warning: BBC amaghị maka ihe ndị si n'ọbaozi ndị ọzọ.

End of X post, 6

Nzubechi Grace Nwokocha bụ ọgbaọsọ nnwetarala ọla ugboro ugboro.

N'afọ 2021 o riterela mmeri n'ịgba ọsọ 100 mita na Naijiria.

8. Chioma Onyekwere

Chioma Onyekwere

Chioma Onyekwere bụ nwada Naịjịrịa ọzọ chawapụtakwara n'asọmpi egwuregwu 'Commonwealth Games' dịka o nwetara Ọlaedo n'asompi ịtụ 'discus'. Ụmụ Naịjirịa chị ọkụ aga asọmpi dị icheiche n'oge a, etu a ha si emepụta Naịjirịa ihu, ndị ndu Naịjirịa a na-emeputakwa ha ihu etu a?

Skip X post, 7
Hapụ X ihe dị na ya?

Edemede a nwere ihe ndị si na X. Anyị na-achọ ka i nye anyị ikike tupu e tinye ihe ọbụla, dịka akụrụngwa cookies na tekịnụzụ ndị ọzọ nwereike ịdị na ya. I nwereike ịgụ X iwu cookie na iwu nzuzo tupu ị nabata ya. Iji kirie ihe nọ n'ime ya, họrọ 'nabata na gaa n'ihu'.

Warning: BBC amaghị maka ihe ndị si n'ọbaozi ndị ọzọ.

End of X post, 7

9. Olarinoye A Olanike

Olarinoye A Olanike chapụtara n'ibu igwe dara 206KG n'arọ.

Skip X post, 8
Hapụ X ihe dị na ya?

Edemede a nwere ihe ndị si na X. Anyị na-achọ ka i nye anyị ikike tupu e tinye ihe ọbụla, dịka akụrụngwa cookies na tekịnụzụ ndị ọzọ nwereike ịdị na ya. I nwereike ịgụ X iwu cookie na iwu nzuzo tupu ị nabata ya. Iji kirie ihe nọ n'ime ya, họrọ 'nabata na gaa n'ihu'.

Warning: BBC amaghị maka ihe ndị si n'ọbaozi ndị ọzọ.

End of X post, 8

10. Odunayo Adekuoroye

Odunayo Adekuoroye ritere Naijiria ọlaedo n'asọmpi igba mgba ụmụnwaanyị n' egwuregwu 'Commonwealth Games nke afọ 2022'.

O meriri Anshu Mali nke India were rite nturuugo ahụ na mgba ahụ kara aka.

Onye Ondo steeti, Adekuoroye eritebuola ọlaedo n'egwuregwu 'Commonwealth Games' n'afọ 2014,2018 nakwa 2022.

Skip X post, 9
Hapụ X ihe dị na ya?

Edemede a nwere ihe ndị si na X. Anyị na-achọ ka i nye anyị ikike tupu e tinye ihe ọbụla, dịka akụrụngwa cookies na tekịnụzụ ndị ọzọ nwereike ịdị na ya. I nwereike ịgụ X iwu cookie na iwu nzuzo tupu ị nabata ya. Iji kirie ihe nọ n'ime ya, họrọ 'nabata na gaa n'ihu'.

Warning: BBC amaghị maka ihe ndị si n'ọbaozi ndị ọzọ.

End of X post, 9

11. Nwachukwu Chiemerie

Nwachukwu Chiemerie

Nwachukwu Chiemerie ritere ọlaedo n'asompi ndị ọlụsị na-atụ 'dicus'.

Chiemerie tụrụ 'discus na timkom timkọm 34.84 nke mere ya ahụbeghị n'ụwa.

Nke mere ka ọ kụchapụ ike ọ kpabuorola dịka o mere n'ọnwa Maachị afọ 2022 na mba Saụt Afrika.

Skip X post, 10
Hapụ X ihe dị na ya?

Edemede a nwere ihe ndị si na X. Anyị na-achọ ka i nye anyị ikike tupu e tinye ihe ọbụla, dịka akụrụngwa cookies na tekịnụzụ ndị ọzọ nwereike ịdị na ya. I nwereike ịgụ X iwu cookie na iwu nzuzo tupu ị nabata ya. Iji kirie ihe nọ n'ime ya, họrọ 'nabata na gaa n'ihu'.

Warning: BBC amaghị maka ihe ndị si n'ọbaozi ndị ọzọ.

End of X post, 10

12. Blessing Oborududu

Blessing Oborududu

Blessing Oborududu ritere ọlaedo n'asompi mgba nke ụmụnwaanyị n'egwuregwu 'Commonwealth Games'.

Oborududu meriri Linda Morais na mgba ndị dara 68kg n'arọ.

Nwaafọ Bayelsa steeti, enwetala ọtụtụ nturuugo ndị ọzọ nke gụnyere;ọlaedo n'asompi 2022 African Wrestling Championships nke e mere na mba Morocco n'asompi 'Yasar Dogu Tournament' e mere n'Turkey n'afọ a.

Skip X post, 11
Hapụ X ihe dị na ya?

Edemede a nwere ihe ndị si na X. Anyị na-achọ ka i nye anyị ikike tupu e tinye ihe ọbụla, dịka akụrụngwa cookies na tekịnụzụ ndị ọzọ nwereike ịdị na ya. I nwereike ịgụ X iwu cookie na iwu nzuzo tupu ị nabata ya. Iji kirie ihe nọ n'ime ya, họrọ 'nabata na gaa n'ihu'.

Warning: BBC amaghị maka ihe ndị si n'ọbaozi ndị ọzọ.

End of X post, 11

Mercy Genesis Miesinnei

Miesinnei Mercy Genesis bụ ọgbamgba ritere Naijiria ọlaedo n'asompi Commonwealth Games' nke e mere bịara n'isi njedebe taa bụ abalị asatọ nke ọnwa Ọgọstụ afọ 2022 na Birmingham, mba Briten.

Mercy meriri Madison Parks nke Kanada were nweta ntutuugo ahụ.

Skip X post, 12
Hapụ X ihe dị na ya?

Edemede a nwere ihe ndị si na X. Anyị na-achọ ka i nye anyị ikike tupu e tinye ihe ọbụla, dịka akụrụngwa cookies na tekịnụzụ ndị ọzọ nwereike ịdị na ya. I nwereike ịgụ X iwu cookie na iwu nzuzo tupu ị nabata ya. Iji kirie ihe nọ n'ime ya, họrọ 'nabata na gaa n'ihu'.

Warning: BBC amaghị maka ihe ndị si n'ọbaozi ndị ọzọ.

End of X post, 12