Chukwuma Soludo anatala asambodo mmeri ya n'Awka
Ụlọọrụ Inec enyefeela asambodo mmeri n'aka Chukwuma Soludo n'ụbọchị Fraịde n'Awka.
Mkpuchi Na Eme Ozugbo
Akụkọ dị mkpa - Ọktoba 16, 2026
INEC akọwaala ihe o jiri wepụ aha ụfọdụ ndị na-azọ ọkwa gọvanọ na ndekọ ikpeazụ
Ebumnobi m bụ igosipụta omenala ndị Africa na mba ofesi - Aura King
Ọ bụghị eziokwu na ndị uweojii nwụchiri m n'Abuja - Rochas Okorocha
Wike, Okorocha, Adeleke na ndị ọzọ ga-achụrụ Tinubu nta vootu na ntuliaka Onyeisiala 2027
Anyị agbanweghị usoro ọrụ Lagos-Calabar Coastal Highway - David Umahi
Rochas Okorocha: Ọ bụ eziokwu na ndị uweojii nwụchiri ya?
Gịnị mere a sị ụlọikpe ji nye iwu ka a nwụchie Owelle?
Ọ bụ eziokwu na ụlọikpe nyere iwu ka a nwụchie Rochas Okorocha?
Ndị Inec wepụtara aha ga-azọ ọkwa gọvanọ na ntuliaka 2027
Mmanụ diesel bụ 1,900, ọ bụghị mmanụ ụgbọala – Festus Keyamo
Nne m sị lọta ụlọ bịa rie nri abalị mana m zuteziri ya n'ozu
Anyị ga-achọpụta isi ihe butere ọgụ n'etiti Aguleri na Umuoba Anam - Gọvanọ Soludo
Etu mbọ igwuputa ozu ndị nwụrụ n'ụgbọelu kpọkara n'Ondo state si aga
Harrison Anazodo: Ndị ụka kụrụ ndị ntaakụkọ ihe n'ikpe ụkọchukwu a sị napụrụ ndị mmadụ nwunye ha
Lagos, Kano na steeti ndị ọzọ kachasị debanye aha maka atụmvootu na ihe ise gbara ọkpụrụ Inec kwuru maka 2027
Ọ dị mkpa ka a kwụsị ohi a na-ezu na gọọmentị - Peter Obi
"Aga m eweghachite 'fuel subsidy' ma wepụ nrụrụaka dị na ya"
2027 Elections: Ihe ise kwesịrị ime iji kwado onwe gị maka ntuliaka
