New minimum wage: 'Ego ahụ enweghị ihe ọ ga-ezu'- Ndị ọrụ

Aha onyonyo, New minimum wage: 'Ego ahụ enweghị ihe ọ ga-ezu'- Ndị ọrụ
Mgbe e biputara ya

Ndị ọrụ nọ na mpaghara ọwụwa anyanwụ chọrọ ka ebido nyewe ha ụgwọ opekatampe ọhụrụ ekwere ha na nkwa makana "kwumkwum kwesiri ịbụ memem"